Tuesday, 4 August 2020

[Music] Maureen Paul – Onye Di Ka


Maureen Paul – Onye Di Ka




Maureen Paul , a sensational and inspirational gospel singer, releases her latest single titled ”Onye Di Ka Gi” Produced by OLA-PRESSPLAY





Maureen Paul is a passionate minstrel, worshiper and lover of God, blessing the lives of many who can give up everything in setting an amazing atmosphere of worship leading God ‘s people so powerfully.









DOWNLOAD MP3





Maureen Paul – Onye Di Ka Lyrics





Chants: Jisos Agada gba Chirí uzo
Onye ukwu n'ogbo agha
Onye ime Eluigwe nke ato
Obi n'elu Igwe were uwa mere ihe mgba kwa si ukwu





Chorus: A mara woo m
Sí n' Odighi Onye di ka Gi
Otu Aka n'eru mba
Akam di n'elu O
A mara m woo m si n'Odighi Onye di ka Gi eeeeh
O di nma n'eme nma
Chioma m nara ekele m u o





Talk: I na ghi agharipu
Okwere nkwa mere m ya
A na m ekele Gi, n'ihi ihe
Oma nile nke I na-emere m





Verse 1: N'elu Igwe n'elu uwa
O dighi Onye dika Gi
A ga woo m n'elu ugwu na-ndida ooo wee mara na- Odighi Onye di ka Gi





Kpa kpa ndo nile papa mu, ha nile na-agba ama Gi
Anwu na-awaputa n'ututu eeee
Ha na-asi, Odighi Onye di ka Gi





Verse 2: Ihe I kere eke nile eeee
Ha nile n'agba ama Gi
O bu na godi mu Onwe m ikere eee
A na m asi, O dighi Onye di ka Gi
N'eluigwe, n'elu uwa
Odighi Onye dika Gi
A ga woo m n'elu ugwu na-ndi da, wee huu, wee mara n' Odighi Onye di ka Gi
A mara woo nu m….





Chant 2: O dum Ogbe Juda bu Agha Jisos
So Gi bu agba kuru ezuruike
O gara ije n'elu mmiri
Anya n'ele obi
O du fe ga m Okpere azu
Igbe neche ndu
Anya n'ele obi
Jisos Onye ukwu
Jisos Onye ike
Jisos Onye Nso
Jisos Anuru anuru ndu Ekele diri Gi
A mara woo m oo





Bridge: Jisos I na-emere O bi m
Res: Sari, Sari
I na-emere m obi m


No comments:

Post a comment